Ọpụpụ 36:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee jiri osisi akeshịa+ rụọ awara osisi, ndị a ga-akwụwa ọtọ, maka ụlọikwuu ahụ. Ọpụpụ 36:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ọ rụrụ awara osisi isii maka ebe azụ ụlọikwuu ahụ nke ga-eche ihu n’ebe ọdịda anyanwụ.+