27“Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà nke ga-adị kubit ise n’ogologo nakwa kubit ise n’obosara. Ebe ịchụàjà+ ahụ ga-enwe akụkụ anọ há nhata, ọ ga-adịkwa kubit atọ n’ịdị elu.
36 O wee jiri osisi akeshịa rụọ ogidi anọ maka ya ma were ọlaedo machie ha, e jikwa ọlaedo rụọ mkpọ́ ha, o wee jiri ọlaọcha wụọ ntọala nwere oghere ndị a ga-egwunye ha.+