Ọpụpụ 27:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà.+ Ọ ga-adị kubit* ise n’ogologo na kubit ise n’obosara. Ebe ịchụàjà ahụ ga-enwe akụkụ anọ há nhata, ọ ga-adịkwa kubit atọ n’ịdị elu.+
27 “Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà.+ Ọ ga-adị kubit* ise n’ogologo na kubit ise n’obosara. Ebe ịchụàjà ahụ ga-enwe akụkụ anọ há nhata, ọ ga-adịkwa kubit atọ n’ịdị elu.+