Ọpụpụ 40:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mosis dọsara ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ+ n’ọnụ ụzọ e si abata n’ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, ka o wee na-achụ àjà a na-esu ọkụ+ na àjà ọka na ya, otú Jehova nyere ya n’iwu. 2 Ihe E Mere 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Solomọn jikwa ọla kọpa rụọ ebe ịchụàjà+ ogologo ya dị kubit iri abụọ, obosara ya dịkwa kubit iri abụọ, ma ogo ya dị kubit iri. Ndị Hibru 13:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Anyị nwere ebe ịchụàjà nke ndị na-eje ozi dị nsọ n’ụlọikwuu na-enweghị ikike iri ihe dị na ya.+
29 Mosis dọsara ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ+ n’ọnụ ụzọ e si abata n’ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, ka o wee na-achụ àjà a na-esu ọkụ+ na àjà ọka na ya, otú Jehova nyere ya n’iwu.
4 Solomọn jikwa ọla kọpa rụọ ebe ịchụàjà+ ogologo ya dị kubit iri abụọ, obosara ya dịkwa kubit iri abụọ, ma ogo ya dị kubit iri.