Ọpụpụ 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà nke ga-adị kubit ise n’ogologo nakwa kubit ise n’obosara. Ebe ịchụàjà+ ahụ ga-enwe akụkụ anọ há nhata, ọ ga-adịkwa kubit atọ n’ịdị elu.
27 “Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà nke ga-adị kubit ise n’ogologo nakwa kubit ise n’obosara. Ebe ịchụàjà+ ahụ ga-enwe akụkụ anọ há nhata, ọ ga-adịkwa kubit atọ n’ịdị elu.