Ọpụpụ 36:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 nakwa osisi ntụhie ise maka awara osisi dị n’akụkụ nke ọzọ nke ụlọikwuu ahụ nakwa osisi ntụhie ise maka awara osisi ụlọikwuu ahụ maka ebe azụ ya nke dị n’ebe ọdịda anyanwụ.+
32 nakwa osisi ntụhie ise maka awara osisi dị n’akụkụ nke ọzọ nke ụlọikwuu ahụ nakwa osisi ntụhie ise maka awara osisi ụlọikwuu ahụ maka ebe azụ ya nke dị n’ebe ọdịda anyanwụ.+