Ọpụpụ 39:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O nwere akụkụ anọ há nhata ma a pịajie ya. Ha mere akpa obi ahụ ka ọ dị otu ntụ ọbụ aka n’ogologo nakwa otu ntụ ọbụ aka n’obosara, ma a pịajie ya.+
9 O nwere akụkụ anọ há nhata ma a pịajie ya. Ha mere akpa obi ahụ ka ọ dị otu ntụ ọbụ aka n’ogologo nakwa otu ntụ ọbụ aka n’obosara, ma a pịajie ya.+