Ọpụpụ 39:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee tinye ya ahịrị nkume anọ. Ahịrị nke mbụ bụ rubi, topaz na emerad.+ Mkpughe 21:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E ji ụdị nkume ọ bụla dị oké ọnụ ahịa+ chọọ ntọala+ nke mgbidi obodo ahụ mma: ntọala mbụ ya bụ jaspa,+ nke abụọ bụ safaya,+ nke atọ bụ kalsedọni, nke anọ bụ emerad,+
19 E ji ụdị nkume ọ bụla dị oké ọnụ ahịa+ chọọ ntọala+ nke mgbidi obodo ahụ mma: ntọala mbụ ya bụ jaspa,+ nke abụọ bụ safaya,+ nke atọ bụ kalsedọni, nke anọ bụ emerad,+