Ọpụpụ 28:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ị ga-etinye ya nkume dị iche iche, ọ ga-adị ahịrị nkume anọ.+ Ahịrị nke mbụ ga-abụ rubi,+ topaz+ na emerad.+
17 Ị ga-etinye ya nkume dị iche iche, ọ ga-adị ahịrị nkume anọ.+ Ahịrị nke mbụ ga-abụ rubi,+ topaz+ na emerad.+