Ọpụpụ 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Uwe ndị a ka ha ga-eme: akpa obi,+ na efọd+ na uwe na-enweghị aka+ na uwe mwụda tụrụ àgwà, ákwà a na-eke n’isi+ na ákwà a na-eke n’úkwù;+ ha ga-emere Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị ikom uwe nsọ, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m. Mkpughe 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ee, e nyewo ya ikike iyiri ákwà linin ọma nke na-enwu gbaa, nke dịkwa ọcha, n’ihi na ákwà linin ọma ahụ nọchiri anya ezi omume nke ndị nsọ na-eme.”+
4 “Uwe ndị a ka ha ga-eme: akpa obi,+ na efọd+ na uwe na-enweghị aka+ na uwe mwụda tụrụ àgwà, ákwà a na-eke n’isi+ na ákwà a na-eke n’úkwù;+ ha ga-emere Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị ikom uwe nsọ, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m.
8 Ee, e nyewo ya ikike iyiri ákwà linin ọma nke na-enwu gbaa, nke dịkwa ọcha, n’ihi na ákwà linin ọma ahụ nọchiri anya ezi omume nke ndị nsọ na-eme.”+