Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 28:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “Uwe ndị a ka ha ga-eme: akpa obi,+ na efọd+ na uwe na-enweghị aka+ na uwe mwụda tụrụ àgwà, ákwà a na-eke n’isi+ na ákwà a na-eke n’úkwù;+ ha ga-emere Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị ikom uwe nsọ, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m.

  • Levitikọs 8:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Mgbe nke ahụ gasịrị, o yiwere ya uwe mwụda+ ma kee ya ákwà n’úkwù,+ yiwekwa ya uwe elu nke na-enweghị aka,+ yiwekwa ya efọd,+ werekwa eriri+ efọd ahụ kegide ya n’ahụ́.

  • Levitikọs 16:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ọ ga-eyiri uwe mwụda dị nsọ nke e ji ákwà linin mee,+ ọ ga-eyirikwa uwe úkwù e ji linin mee,+ ọ ga-eke ákwà e ji linin mee n’úkwù+ ma kee ákwà e ji linin mee n’isi.+ Ha bụ uwe dị nsọ.+ Ọ ga-asa ahụ́ na mmiri+ wee yiri ha.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya