Ọpụpụ 30:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị ga-eji ha mepụta mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ, mmanụ otite, bụ́ ihe a gwara agwa, dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere.+ Ọ gaje ịbụ mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ.+
25 Ị ga-eji ha mepụta mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ, mmanụ otite, bụ́ ihe a gwara agwa, dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere.+ Ọ gaje ịbụ mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ.+