Levitikọs 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye nchụàjà ga-etesa ọbara ahụ na mpi+ ebe ịchụàjà nke ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’ihu Jehova, bụ́ nke dị n’ụlọikwuu nzute, ọ ga-awụsakwa nke fọdụrụ n’ọbara ehi ahụ n’ala+ ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ, bụ́ nke dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.
7 Onye nchụàjà ga-etesa ọbara ahụ na mpi+ ebe ịchụàjà nke ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’ihu Jehova, bụ́ nke dị n’ụlọikwuu nzute, ọ ga-awụsakwa nke fọdụrụ n’ọbara ehi ahụ n’ala+ ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ, bụ́ nke dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.