Levitikọs 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 A ga-eji mmiri saa eriri afọ ya+ na ụkwụ ya; onye nchụàjà ga-esurekwa ha niile n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka àjà nsure ọkụ, bụ́ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.+ Levitikọs 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ sakwara eriri afọ ya na ụkwụ ya wee suree ha n’ọkụ n’elu anụ àjà nsure ọkụ ahụ, n’elu ebe ịchụàjà.+
9 A ga-eji mmiri saa eriri afọ ya+ na ụkwụ ya; onye nchụàjà ga-esurekwa ha niile n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka àjà nsure ọkụ, bụ́ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.+
14 Ọ sakwara eriri afọ ya na ụkwụ ya wee suree ha n’ọkụ n’elu anụ àjà nsure ọkụ ahụ, n’elu ebe ịchụàjà.+