Levitikọs 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ ga-eji aka ya weta abụba ya,+ tinyere obi ya, ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova. Ọ ga-eweta ya na obi ya ka e wee fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị+ n’ihu Jehova.
30 Ọ ga-eji aka ya weta abụba ya,+ tinyere obi ya, ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova. Ọ ga-eweta ya na obi ya ka e wee fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị+ n’ihu Jehova.