Levitikọs 8:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Unu esila n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute pụọ ruo ụbọchị asaa,+ ruo mgbe ụbọchị e ji ahọpụta unu zuru, n’ihi na ọ ga-ewe ụbọchị asaa iji nye unu ikike.+
33 Unu esila n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute pụọ ruo ụbọchị asaa,+ ruo mgbe ụbọchị e ji ahọpụta unu zuru, n’ihi na ọ ga-ewe ụbọchị asaa iji nye unu ikike.+