Ọpụpụ 29:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ụbọchị asaa+ ka onye nchụàjà ahụ ga-eyi ha, bụ́ onye ga-anọchi ya site n’ụmụ ya ndị ikom, bụkwa onye na-abata n’ụlọikwuu nzute iji jee ozi n’ebe nsọ ahụ.
30 Ụbọchị asaa+ ka onye nchụàjà ahụ ga-eyi ha, bụ́ onye ga-anọchi ya site n’ụmụ ya ndị ikom, bụkwa onye na-abata n’ụlọikwuu nzute iji jee ozi n’ebe nsọ ahụ.