Ọpụpụ 37:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa machie ya, ma elu ya ma akụkụ ya gbaa gburugburu, tinyere mpi ya, o jikwa ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu n’ọnụ ya.+
26 O wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa machie ya, ma elu ya ma akụkụ ya gbaa gburugburu, tinyere mpi ya, o jikwa ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu n’ọnụ ya.+