-
1 Ihe E Mere 21:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 ọ̀ bụ ka e nwee ụnwụ+ afọ atọ; ka ọ̀ bụ ka ndị iro gị kpochapụ gị n’ihu ha ruo ọnwa atọ,+ mma agha ndị iro gị ewee nweta gị, ka ọ̀ bụ ka mma agha Jehova dakwasị gị ruo ụbọchị atọ,+ ọbụna ọrịa na-efe efe,+ n’ala gị, mmụọ ozi Jehova ewee weta mbibi+ n’ókèala dum nke Izrel.’ Gwa m ihe m ga-aza Onye zitere m.”
-