2 Ihe E Mere 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee kpọsaa n’ime Juda na Jeruselem dum ka a na-ewetara Jehova ụtụ dị nsọ+ bụ́ nke Mozis ohu ezi Chineke nyere Izrel iwu+ n’ala ịkpa ka ha na-eweta. Nehemaya 10:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Anyị manyekwara onwe anyị, onye ọ bụla n’ime anyị, inye otu ụzọ n’ụzọ atọ nke ego shekel kwa afọ maka ozi a na-eje n’ụlọ Chineke anyị,+ Matiu 17:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mgbe ha bịarutere Kapaniọm, ndị ikom na-anakọta ụtụ mkpụrụ ego drakma abụọ bịakwutere Pita wee sị: “Ọ̀ bụ na onye ozizi unu adịghị atụ ụtụ mkpụrụ ego drakma abụọ ahụ?”+
9 Ha wee kpọsaa n’ime Juda na Jeruselem dum ka a na-ewetara Jehova ụtụ dị nsọ+ bụ́ nke Mozis ohu ezi Chineke nyere Izrel iwu+ n’ala ịkpa ka ha na-eweta.
32 Anyị manyekwara onwe anyị, onye ọ bụla n’ime anyị, inye otu ụzọ n’ụzọ atọ nke ego shekel kwa afọ maka ozi a na-eje n’ụlọ Chineke anyị,+
24 Mgbe ha bịarutere Kapaniọm, ndị ikom na-anakọta ụtụ mkpụrụ ego drakma abụọ bịakwutere Pita wee sị: “Ọ̀ bụ na onye ozizi unu adịghị atụ ụtụ mkpụrụ ego drakma abụọ ahụ?”+