40 Ị ga-eji otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu efa ntụ ọka* e gwere nke ọma+ nke a gwara otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin mmanụ a sụpụtara ná mkpụrụ oliv, na àjà ihe ọṅụṅụ+ nke bụ́ otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin mmanya wee chụọ nwa ebule nke mbụ ahụ n’àjà.
36 Unu ga-enwe ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ziri ezi,+ ihe ziri ezi e ji atụ̀ ịdị arọ ihe, ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ziri ezi na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin ziri ezi. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’ala Ijipt.
5 Ị ga-ejikwa mmanya chụọ àjà ihe ọṅụṅụ,+ ọ ga-adị otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin, ya na àjà nsure ọkụ ma ọ bụ iji chụọ nwa ebule nke ọ bụla n’àjà.