Ilu 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke gbara mkpị e ji aghọgbu mmadụ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke zuru ezu bụ ihe na-atọ ya ụtọ. Ilu 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ziri ezi e ji atụ̀ ihe na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ziri ezi bụ nke Jehova;+ nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ niile ndị dị n’akpa bụ ọrụ ya.+
11 Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke gbara mkpị e ji aghọgbu mmadụ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke zuru ezu bụ ihe na-atọ ya ụtọ.
11 Ihe ziri ezi e ji atụ̀ ihe na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ziri ezi bụ nke Jehova;+ nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ niile ndị dị n’akpa bụ ọrụ ya.+