Levitikọs 19:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Unu ga-enwe ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ziri ezi,+ ihe ziri ezi e ji atụ̀ ịdị arọ ihe, ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ziri ezi na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin ziri ezi. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’ala Ijipt. Ilu 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke gbara mkpị e ji aghọgbu mmadụ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke zuru ezu bụ ihe na-atọ ya ụtọ. Ezikiel 45:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ‘Unu ga-enwe ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ziri ezi na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ziri ezi na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bat ziri ezi.+
36 Unu ga-enwe ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ziri ezi,+ ihe ziri ezi e ji atụ̀ ịdị arọ ihe, ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ziri ezi na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin ziri ezi. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’ala Ijipt.
11 Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke gbara mkpị e ji aghọgbu mmadụ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke zuru ezu bụ ihe na-atọ ya ụtọ.