Diuterọnọmi 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Enwela ụdị ihe ọ̀tụ̀tụ̀ abụọ n’akpa gị,+ nke ukwu na nke nta. Ilu 20:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụdị ihe ọ̀tụ̀tụ̀ abụọ na ụdị ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa abụọ+—ha abụọ bụ ihe arụ n’anya Jehova.+ Maịka 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M̀ pụrụ ịdị ọcha ma m nwee ihe ọ̀tụ̀tụ̀ na-adịghị mma na akpa nkume e ji atụ̀ ihe bụ́ nke aghụghọ?+
11 M̀ pụrụ ịdị ọcha ma m nwee ihe ọ̀tụ̀tụ̀ na-adịghị mma na akpa nkume e ji atụ̀ ihe bụ́ nke aghụghọ?+