Ilu 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke gbara mkpị e ji aghọgbu mmadụ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke zuru ezu bụ ihe na-atọ ya ụtọ. Ilu 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ziri ezi e ji atụ̀ ihe na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ziri ezi bụ nke Jehova;+ nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ niile ndị dị n’akpa bụ ọrụ ya.+ Ilu 20:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụdị ihe ọ̀tụ̀tụ̀ abụọ na ụdị ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa abụọ+—ha abụọ bụ ihe arụ n’anya Jehova.+ Maịka 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M̀ pụrụ ịdị ọcha ma m nwee ihe ọ̀tụ̀tụ̀ na-adịghị mma na akpa nkume e ji atụ̀ ihe bụ́ nke aghụghọ?+
11 Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke gbara mkpị e ji aghọgbu mmadụ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke zuru ezu bụ ihe na-atọ ya ụtọ.
11 Ihe ziri ezi e ji atụ̀ ihe na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ziri ezi bụ nke Jehova;+ nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ niile ndị dị n’akpa bụ ọrụ ya.+
11 M̀ pụrụ ịdị ọcha ma m nwee ihe ọ̀tụ̀tụ̀ na-adịghị mma na akpa nkume e ji atụ̀ ihe bụ́ nke aghụghọ?+