Diuterọnọmi 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Enwela ụdị ihe ọ̀tụ̀tụ̀ abụọ n’akpa gị,+ nke ukwu na nke nta. Ilu 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke gbara mkpị e ji aghọgbu mmadụ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke zuru ezu bụ ihe na-atọ ya ụtọ. Ilu 20:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụdị ihe ọ̀tụ̀tụ̀ abụọ na ụdị ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa abụọ+—ha abụọ bụ ihe arụ n’anya Jehova.+ Hosia 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ahịa ji ihe ọ̀tụ̀tụ̀ aghụghọ n’aka;+ ọ bụ ịghọgbu ndị mmadụ na-atọ ya ụtọ.+
11 Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke gbara mkpị e ji aghọgbu mmadụ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ nke zuru ezu bụ ihe na-atọ ya ụtọ.