Levitikọs 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ikpeazụ, ọ wụsara ụfọdụ n’ime mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ n’isi Erọn wee tee ya mmanụ iji doo ya nsọ.+ Ọrụ Ndịozi 10:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 ya bụ, Jizọs onye Nazaret, otú Chineke si jiri mmụọ nsọ+ na ike tee ya mmanụ, o wee gazuo ala ahụ na-eme ihe ọma ma na-agwọ ndị niile Ekwensu na-emekpọ ọnụ;+ n’ihi na Chineke nọnyeere ya.+
12 N’ikpeazụ, ọ wụsara ụfọdụ n’ime mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ n’isi Erọn wee tee ya mmanụ iji doo ya nsọ.+
38 ya bụ, Jizọs onye Nazaret, otú Chineke si jiri mmụọ nsọ+ na ike tee ya mmanụ, o wee gazuo ala ahụ na-eme ihe ọma ma na-agwọ ndị niile Ekwensu na-emekpọ ọnụ;+ n’ihi na Chineke nọnyeere ya.+