Ọpụpụ 30:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Onye ọ bụla mere nke ọ bụla dị ka ya iji nụrụ ísì ya, a ga-ebipụ+ ya n’etiti ndị ya.”