Levitikọs 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, a ghaghị igbu onye kwuluru aha Jehova.+ Nzukọ ahụ dum aghaghị ịtụ ya nkume. A ga-egbu ma onye mbịarambịa ma nwa afọ n’ihi ikwulu aha Chineke.+ Ọnụ Ọgụgụ 15:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ka oge na-aga, Jehova gwara Mozis, sị: “A ghaghị igbu nwoke ahụ,+ nzukọ ahụ dum ga-atụ ya nkume ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu.”+
16 Ya mere, a ghaghị igbu onye kwuluru aha Jehova.+ Nzukọ ahụ dum aghaghị ịtụ ya nkume. A ga-egbu ma onye mbịarambịa ma nwa afọ n’ihi ikwulu aha Chineke.+
35 Ka oge na-aga, Jehova gwara Mozis, sị: “A ghaghị igbu nwoke ahụ,+ nzukọ ahụ dum ga-atụ ya nkume ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu.”+