Levitikọs 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “‘Ị ga-etinye nnu n’àjà gị ọ bụla bụ́ àjà ọka;+ ekwela ka nnu nke ọgbụgba ndụ+ Chineke gị kọọ ụkọ n’àjà ọka gị. Mgbe ị na-eweta ihe ọ bụla ị chọrọ ịchụ n’àjà, wetakọta ya na nnu.
13 “‘Ị ga-etinye nnu n’àjà gị ọ bụla bụ́ àjà ọka;+ ekwela ka nnu nke ọgbụgba ndụ+ Chineke gị kọọ ụkọ n’àjà ọka gị. Mgbe ị na-eweta ihe ọ bụla ị chọrọ ịchụ n’àjà, wetakọta ya na nnu.