Levitikọs 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “‘Ị ga-etinye nnu n’àjà ọka gị ọ bụla. Ekwela ka nnu ọgbụgba ndụ Chineke gị kọọ ụkọ n’àjà ọka gị. Ị ga-eweta nnu+ mgbe ọ bụla ị na-eweta ihe ị ga-eji chụọ àjà. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:13 Ụlọ Nche,5/15/2004, p. 228/15/1999, p. 32
13 “‘Ị ga-etinye nnu n’àjà ọka gị ọ bụla. Ekwela ka nnu ọgbụgba ndụ Chineke gị kọọ ụkọ n’àjà ọka gị. Ị ga-eweta nnu+ mgbe ọ bụla ị na-eweta ihe ị ga-eji chụọ àjà.