-
Ọpụpụ 30:32Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
32 A gaghị ete ya mmadụ n’ahụ́, unu agaghịkwa eji ihe ndị e ji mee ya mee nke ọ bụla dị ka ya. Ọ bụ ihe dị nsọ. Ọ na-abụrụ unu ihe dị nsọ.
-