Ọpụpụ 38:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 O wee jiri osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ. O nwere akụkụ anọ há nhata, ọ dị kubit ise n’ogologo, kubit ise n’obosara nakwa kubit atọ n’ịdị elu.+ Ọpụpụ 40:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ị ga-edebe ebe ịchụàjà+ nke àjà nsure ọkụ ahụ n’ihu ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute,
38 O wee jiri osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ. O nwere akụkụ anọ há nhata, ọ dị kubit ise n’ogologo, kubit ise n’obosara nakwa kubit atọ n’ịdị elu.+