Jenesis 42:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe otu n’ime ha meghere akpa ya n’ebe ha ga-arahụ ka o nye ịnyịnya ibu ya nri,+ ọ hụrụ ego ya, lee, ọ dị n’ọnụ akpa ya.+ Jeremaya 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 A sị nnọọ na m nwere ebe ndị njem na-arahụ n’ala ịkpa!+ M gaara ahapụ ndị m, si n’ebe ha nọ pụọ, n’ihi na ha niile bụ ndị na-akwa iko,+ nzukọ ukwu nke ndị aghụghọ;+
27 Mgbe otu n’ime ha meghere akpa ya n’ebe ha ga-arahụ ka o nye ịnyịnya ibu ya nri,+ ọ hụrụ ego ya, lee, ọ dị n’ọnụ akpa ya.+
2 A sị nnọọ na m nwere ebe ndị njem na-arahụ n’ala ịkpa!+ M gaara ahapụ ndị m, si n’ebe ha nọ pụọ, n’ihi na ha niile bụ ndị na-akwa iko,+ nzukọ ukwu nke ndị aghụghọ;+