Ọpụpụ 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma mụ onwe m, lee! m ga-akpọnye ya Oholiab nwa Ahisamak nke ebo Dan+ ka o nyere ya aka, m ga-etinyekwa amamihe n’obi onye ọ bụla maara ihe, ka ha wee rụọ ihe niile m nyere gị n’iwu:+
6 Ma mụ onwe m, lee! m ga-akpọnye ya Oholiab nwa Ahisamak nke ebo Dan+ ka o nyere ya aka, m ga-etinyekwa amamihe n’obi onye ọ bụla maara ihe, ka ha wee rụọ ihe niile m nyere gị n’iwu:+