Ọpụpụ 35:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 O tinyewo ike izi ihe n’obi ya, ya na Oholiab+ nwa Ahisamak nke ebo Dan. Ọpụpụ 38:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Oholiab+ nwa Ahisamak nke ebo Dan sokwa ya, bụ́ omenkà na onye na-akpa ihe n’ákwà na onye na-eji eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin achọ ákwà mma.
23 Oholiab+ nwa Ahisamak nke ebo Dan sokwa ya, bụ́ omenkà na onye na-akpa ihe n’ákwà na onye na-eji eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin achọ ákwà mma.