6 Ma mụ onwe m, lee! m ga-akpọnye ya Oholiab nwa Ahisamak nke ebo Dan+ ka o nyere ya aka, m ga-etinyekwa amamihe n’obi onye ọ bụla maara ihe, ka ha wee rụọ ihe niile m nyere gị n’iwu:+
2 Mozis wee kpọọ Bezalel na Oholiab na nwoke ọ bụla nwere obi amamihe, bụ́ onye Jehova tinyere amamihe+ n’obi ya, onye ọ bụla obi ya kpaliri, ka ọ bịa rụọ ọrụ ahụ.+