Ọpụpụ 25:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 eri na-acha anụnụ anụnụ, na ajị anụ e sijiri odo odo, na eri na-acha uhie uhie, na ezigbo ákwà linin, na ajị ewu,+ Ọpụpụ 26:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ị ga-eji ajị ewu mee ákwà+ a ga-eji kpuchie ụlọikwuu ahụ. Ị ga-emekwa ákwà ụlọikwuu iri na otu.
4 eri na-acha anụnụ anụnụ, na ajị anụ e sijiri odo odo, na eri na-acha uhie uhie, na ezigbo ákwà linin, na ajị ewu,+