-
Ọpụpụ 26:37Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
37 Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ ogidi ise maka ákwà ngebichi ahụ ma were ọlaedo machie ha. A ga-eji ọlaedo rụọ mkpọ́ ha. Ị ga-eji ọla kọpa kpụọ ntọala ise nwere oghere maka ha.
-