Ọnụ Ọgụgụ 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Moab wee tụọ ha egwu nke ukwuu, n’ihi na ha dị ọtụtụ; Moab wee malite ịtụ ụmụ Izrel oké ụjọ.+ Abụ Ọma 105:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee mee ka ndị ya mụọ ọmụmụ nke ukwuu,+O wee mee ka ha dị ike karịa ndị iro ha.+