22 Ha wee na-abịa, ndị ikom na ndị inyom, onye ọ bụla obi ya kpaliri. Ha wetara ọla a na-etinye n’uwe na ọla ntị na mgbaaka na ihe ndị inyom ji achọ mma, ụdị ihe ọ bụla e ji ọlaedo mee, ya bụ, onye ọ bụla nke wetaara Jehova àjà a na-efegharị efegharị nke bụ́ ọlaedo.+