Diuterọnọmi 28:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova ga-eme ka ọrịa na-efe efe rapara gị n’ahụ́ ruo mgbe o kpochapụrụ gị n’ala ahụ ị na-aga inweta.+ 2 Ndị Eze 17:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee ruo na mgbe ha malitere ibi n’ebe ahụ, ha atụghị egwu+ Jehova. N’ihi ya, Jehova zigara ọdụm+ n’etiti ha, ha wee na-adọgbu ụfọdụ n’ime ha.
21 Jehova ga-eme ka ọrịa na-efe efe rapara gị n’ahụ́ ruo mgbe o kpochapụrụ gị n’ala ahụ ị na-aga inweta.+
25 O wee ruo na mgbe ha malitere ibi n’ebe ahụ, ha atụghị egwu+ Jehova. N’ihi ya, Jehova zigara ọdụm+ n’etiti ha, ha wee na-adọgbu ụfọdụ n’ime ha.