Ọpụpụ 28:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ị ga-ejikwa ọlaedo kpụọ ihe abụọ yiri mgbaaka ma si n’okpuru kwụnye ha n’ubu abụọ nke efọd ahụ, n’ihu ya, n’akụkụ ebe a dụkọtara ya adụkọta, n’elu eriri efọd ahụ.+
27 Ị ga-ejikwa ọlaedo kpụọ ihe abụọ yiri mgbaaka ma si n’okpuru kwụnye ha n’ubu abụọ nke efọd ahụ, n’ihu ya, n’akụkụ ebe a dụkọtara ya adụkọta, n’elu eriri efọd ahụ.+