Ọpụpụ 28:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 otu mgbịrịgba ọlaedo na otu mkpụrụ pọmigranet, otu mgbịrịgba ọlaedo na otu mkpụrụ pọmigranet gbaa ọnụ ọnụ ala uwe ahụ na-enweghị aka gburugburu.+
34 otu mgbịrịgba ọlaedo na otu mkpụrụ pọmigranet, otu mgbịrịgba ọlaedo na otu mkpụrụ pọmigranet gbaa ọnụ ọnụ ala uwe ahụ na-enweghị aka gburugburu.+