Ọpụpụ 28:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Gị onwe gị ga-agwa ndị niile maara ihe okwu, bụ́ ndị nwere obi nke m mere ka o jupụta na mmụọ nke amamihe,+ ha ga-emere Erọn uwe ndị a ga-eji doo ya nsọ, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m.+
3 Gị onwe gị ga-agwa ndị niile maara ihe okwu, bụ́ ndị nwere obi nke m mere ka o jupụta na mmụọ nke amamihe,+ ha ga-emere Erọn uwe ndị a ga-eji doo ya nsọ, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m.+