Ọpụpụ 28:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ị ga-agwa ndị niile nwere nkà,* ya bụ, ndị m nyere amamihe,*+ okwu. Ha ga-akpara Erọn uwe ndị ga-egosi na e doola ya nsọ, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m.
3 Ị ga-agwa ndị niile nwere nkà,* ya bụ, ndị m nyere amamihe,*+ okwu. Ha ga-akpara Erọn uwe ndị ga-egosi na e doola ya nsọ, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m.