18 “Ị ga na-eme ememme achịcha na-ekoghị eko.+ Dị nnọọ ka m nyere gị n’iwu, ị ga-eri achịcha na-ekoghị eko ụbọchị asaa n’oge a kara aka n’ọnwa Ebib,+ n’ihi na ọ bụ n’ọnwa Ebib ka ị pụtara n’Ijipt.
7 N’ọnwa nke mbụ,+ ya bụ, n’ọnwa Naịsan, n’afọ nke iri na abụọ+ nke ọchịchị Eze Ahazuirọs, e fere Pua,+ ya bụ, Nza,+ n’ihu Heman kwa ụbọchị nakwa kwa ọnwa, ruo n’ọnwa nke iri na abụọ, ya bụ, n’ọnwa Eda.+