Esta 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’afọ nke atọ nke ọchịchị ya, o meere ndị niile o mere ndị isi oriri,+ tinyere ndị niile na-ejere ya ozi, ndị agha Peshia+ na Midia,+ ndị a ma ama+ na ndị isi nke ógbè dị iche iche bụ́ ndị guzo n’ihu ya,+ Esta 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 E wee kpọrọ Esta kpọgara Eze Ahazuirọs n’obí ya n’ọnwa nke iri, ya bụ, n’ọnwa Tibet, n’afọ nke asaa+ nke ọchịchị ya.
3 n’afọ nke atọ nke ọchịchị ya, o meere ndị niile o mere ndị isi oriri,+ tinyere ndị niile na-ejere ya ozi, ndị agha Peshia+ na Midia,+ ndị a ma ama+ na ndị isi nke ógbè dị iche iche bụ́ ndị guzo n’ihu ya,+
16 E wee kpọrọ Esta kpọgara Eze Ahazuirọs n’obí ya n’ọnwa nke iri, ya bụ, n’ọnwa Tibet, n’afọ nke asaa+ nke ọchịchị ya.