Esta 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’afọ nke atọ nke ọchịchị ya, o meere ndị niile o mere ndị isi oriri,+ tinyere ndị niile na-ejere ya ozi, ndị agha Peshia+ na Midia,+ ndị a ma ama+ na ndị isi nke ógbè dị iche iche bụ́ ndị guzo n’ihu ya,+
3 n’afọ nke atọ nke ọchịchị ya, o meere ndị niile o mere ndị isi oriri,+ tinyere ndị niile na-ejere ya ozi, ndị agha Peshia+ na Midia,+ ndị a ma ama+ na ndị isi nke ógbè dị iche iche bụ́ ndị guzo n’ihu ya,+