Ọpụpụ 10:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma Mozis sịrị: “Gị onwe gị kwa ga-enye anyị ihe anyị ga-eji chụọ àjà nkịtị na àjà nsure ọkụ, ebe ọ bụ na anyị ga-eji ha chụọrọ Jehova bụ́ Chineke anyị àjà.+
25 Ma Mozis sịrị: “Gị onwe gị kwa ga-enye anyị ihe anyị ga-eji chụọ àjà nkịtị na àjà nsure ọkụ, ebe ọ bụ na anyị ga-eji ha chụọrọ Jehova bụ́ Chineke anyị àjà.+